1191 Reads
File Added: Jun 27, 2017
Lyrics Added: Jul 04, 2017
Flavour
Artiste:
Year:
2017
Added By:
Jul 04, 2017, (2017-07-04)

Read Lyrics:

Lyrics of ukwu nwanta by Flavour Lyrics
Kedu ihe ifuru ebe nwa no
kedu ihe ifu gasiri
kee ka omere?
kwusie ya ike
kwusie ya ike
ihe m furu n ukwu bu na ukwu ya bara
oso na ihe ana eme na ukwu
isi ka akowasiba
akowasiba nu ukwu a


Ebe nwa putara nwa na amuke
ebe nwa putara nwa na achake (sunshine)
ebe nwa putara nwa bu nkiri
ebe nwa putara
onu agbajie boys


ube mu racharu kwete na odi uto
udara mu micharu kwete na o di uso
ugwu mu risiri kwete na odi aso
agwo anyi gbuziri na odi mkpirisi one


ihunanu boys agbahariba
ndi asiri akohariba
pammy udu be ohakene
ngwo ngwo guys akowasiba
flavour be anyi eze nnunu
ala owerri mma mma nu
ndi tonight etigheribe
jay stunt mawumawu


who no know
e no go know
who no enter
e no go know
i love my baby
i no go lie
you wey no like am
na you sabi


who no know
e no go know
who no enter
e no go know
i love my baby
i no go lie
you wey no like am
na you sabi


i ga enenebe ukwu nwata
inenebe ukwu nwata
bia lelelebe ukwu nwata
neke ne ebube nwata


nwa di uto
eh nwa di mma
nwa di uto
eh nwa di mma
nta nwa (ife na emee)
ogini n’afio
ebe di uto(nwata di uso oh)
ogini n’afio


nwata di uso
nwata di uso
ife na eme
nwata di uso


Listen Song Online
Lyrics Tags:
All Flavour Lyrics, ukwu nwanta lyrics

Get daily Lyrics Updates

Enter Your Email Address

Check these Lyrics too..

Name
Captcha:
1 + 2 =
Init: 0.00018692016601562 Init to Head: 0.87300300598145 Head to Foot: 4.9114227294922E-5